Otu inwere ike isi nye ake ma ọbụ soro
Nchepụta nkwekọrịta ụwa na akwalite ndị mmadụ ka ha tinye nkwekọrịta ụwa n’ọrụ n’ime ndụ ha na n’ime otu ndị ha nọ n’ime ya. Enwere ọtụtụ ụzọ i nwere ike isi sonye ma nye-aka ime ka nchepụta nkwekọrịta ụwa bụrụ nke ahụnị anya.
Pịa aka ebe a ma ị chọ ịmata ihe ndị ọzọ
Ụkpụrụ ọrụ ma mgbasa nke nchepụta nkwekọrịta ụwa
Ihe mere eji wepụta ụkpụrụ ọrụ a bụ iji me ka enwe ịdị n’otu mgbasa ọrụ nke nkwekorịta ụwa. Ụkpụrụ ọrụ ndị edere n’okpuru bụ iji nyere ndị mmadụ aka ịrụ ọrụ dị na nkwekọrịta ụwa n’uzo ya na njin mara nkwekorịta ụwa ga-adaba.
|